Ndi Rom 16:19 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na iṅa-nti-unu eruzuwo na nti madu nile. Ya mere anamaṅuri ọṅu n'isi unu: ma anamachọ ka unu buru ndi-amam-ihe n'ebe ezi ihe di, ma ndi arughi-árú n'ebe ihe ọjọ di.

Ndi Rom 16

Ndi Rom 16:10-21