Ndi Rom 16:18 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ndi di otú a abughi orù nke Onye-nwe-ayi Kraist, kama orù nke afọ nke ha; ha were kwa okwu utọ ha na okwu ọma ha nāghọb͕u obi ndi nāmaghi ihe ọjọ.

Ndi Rom 16

Ndi Rom 16:8-23