Ndi Rom 15:31 Bible Nso (IGBOB)

Ka ewe dọputam n'aka ndi nēkweyeghi ekwenye ndi nọ na Judia, ka ije-ozim nke m'ji je Jerusalem we búru kwa ihe ndi nsọ gānara nke-ọma;

Ndi Rom 15

Ndi Rom 15:22-33