Ndi Rom 15:30 Bible Nso (IGBOB)

Ma, umu-nnam, ewerem Onye-nwe-ayi Jisus Kraist, were kwa ihu-n'anya Mọ Nsọ, nāriọ unu, ka unu som nāb͕asi nb͕a ike n'ekpere unu nēkpere Chineke n'ihim;

Ndi Rom 15

Ndi Rom 15:20-33