Ndi-Ikpe 8:15 Bible Nso (IGBOB)

O we biakute ndikom Sukot, si, Le Zeba na Zalmuna, ndi unu taram uta bayere ha, si, Ọbu-aka Zeba na Zalmuna, hà di n'aka-gi ub͕u a, na ayi gēnye ndikom-i ndi nāda #mbà nri.

Ndi-Ikpe 8

Ndi-Ikpe 8:7-19