Ndi-Ikpe 8:1 Bible Nso (IGBOB)

Ndikom Efraim we si ya, Gini bu ihe a i meworo ayi, na i kpọghi ayi, mb͕e i jere ibuso Midian agha? Ha we soro ya isesi okwu ike.

Ndi-Ikpe 8

Ndi-Ikpe 8:1-3