Ndi-Ikpe 7:25 Bible Nso (IGBOB)

Ha we nwude ndi-isi abua nke Midian, bú Oreb na Zeeb; ha we b͕ue Oreb n'oke nkume Oreb, b͕u kwa Zeeb n'ebe-nzọcha-nkpuru-vine nke Zeeb, we chua Midian: ha we wetara Gideon isi Oreb na Zeeb n'ofè Jọdan.

Ndi-Ikpe 7

Ndi-Ikpe 7:24-25