Ndi-Ikpe 7:1 Bible Nso (IGBOB)

Jerubeal (onye ahu bu Gideon), na ndi nile soro ya, we bilie n'isi-ututu, ma ulo-ikwū-ha n'akuku isi-iyi Harod: ọmuma-ulo-ikwū Midian we di n'akuku Ugwu ha, site n'ugwu ntà More, nime ndagwurugwu.

Ndi-Ikpe 7

Ndi-Ikpe 7:1-7