Ndi-Ikpe 3:20 Bible Nso (IGBOB)

Ihud we biakute ya; ma ya onwe-ya nānọdu nání ya n'ime-ulo-elu ọjuju-oyi nke o nwere. Ihud we si, Okwu Chineke ka m'nwere igwa gi. O we si n'oche-eze-ya bilie.

Ndi-Ikpe 3

Ndi-Ikpe 3:19-28