Ndi-Ikpe 3:19 Bible Nso (IGBOB)

Ma ya onwe-ya si n'arusi apiri api ndi di na Gilgal laghachi, si, Okwu nzuzo ka m'nwere igwa gi, eze. Ọ si, Nọdunu du. Ndi nile ndi nēguzo ya buruburu we si n'ebe ọ nọ pua.

Ndi-Ikpe 3

Ndi-Ikpe 3:17-20