Ndi-Ikpe 3:12 Bible Nso (IGBOB)

Umu Israel we me kwa ihe ọjọ n'anya Jehova ọzọ: Jehova we me ka Eglon, bú eze Moab, di ike imegide Israel, n'ihi na ha emewo ihe ọjọ n'anya Jehova.

Ndi-Ikpe 3

Ndi-Ikpe 3:3-20