Ndi-Ikpe 16:26 Bible Nso (IGBOB)

Samson we si nwa-okoro onye nēji ya n'aka, Ka m'nọduru onwem, ka m'we metu ogidi nke ulo nēguzosi ike n'elu ha aka, ka m'we dabere ha.

Ndi-Ikpe 16

Ndi-Ikpe 16:25-27