Ndi-Ikpe 16:25 Bible Nso (IGBOB)

O rue, mb͕e obi-ha di nma, na ha siri, Kpọnu Samson, ka ọ we mere ayi ihe-ọchì. Ha we si n'ulo ndi ekere ab͕u kpọputa Samson; o we me ihe-ọchì n'iru ha: ha we me ka o guzo n'etiti ogidi.

Ndi-Ikpe 16

Ndi-Ikpe 16:23-29