Ndi-Ikpe 12:6 Bible Nso (IGBOB)

ha si ya, Biko, si Shibolet; ọ si, Sibolet; n'ihi na o dozighi onwe-ya ikpọ ya nke-ọma; ha we jide ya, b͕ue ya na ngabiga-miri Jọdan: orú nnù ndikom uzọ ise na nnù ise we da mb͕e ahu site n'Efraim.

Ndi-Ikpe 12

Ndi-Ikpe 12:5-9