Ndi-Ikpe 12:5 Bible Nso (IGBOB)

Gilead we were ngabiga-miri Jọdan nile n'uzo ije Efraim: o rue, mb͕e ndi b͕apuru ab͕apu nke Efraim siri, Ka m'gabiga, na ndikom Gilead siri ya, Ọ̀ bu onye Efraim ka i bu? Ọ si, É-è;

Ndi-Ikpe 12

Ndi-Ikpe 12:1-7