Ndi-Ikpe 10:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Mb͕e Abimelek nwusiri, Tola nwa Pua, nwa Dodo, bú onye Isaka, we bilie izọputa Israel; ya onwe-ya bi kwa na Shamia n'ugwu Efraim.

2. Ọ we kpe Israel ikpe orú arọ na atọ, we nwua, elìe ya na Shamia.

3. Mb͕e ọ nwusiri, Jaia, bú onye Gilead, we bilie; ọ kpe Israel ikpe orú arọ na abua.

Ndi-Ikpe 10