Ndi-Ikpe 10:1 Bible Nso (IGBOB)

Mb͕e Abimelek nwusiri, Tola nwa Pua, nwa Dodo, bú onye Isaka, we bilie izọputa Israel; ya onwe-ya bi kwa na Shamia n'ugwu Efraim.

Ndi-Ikpe 10

Ndi-Ikpe 10:1-4