Ndi-Hibru 12:28 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi nka, ebe ayi nānata ala-eze nke anāpughi ime ka o me nkpatu, ka ayi nwe amara, ka ayi we site na ya were egwu Chineke na ujọ kpe ekpere n'uzọ nke gātọ Chineke utọ:

Ndi-Hibru 12

Ndi-Hibru 12:26-29