Ndi-Hibru 12:27 Bible Nso (IGBOB)

Ma okwu nka, Nání otù mb͕e ọzọ fọduru, nēgosi nbubiga nke ihe ahu nke anēme ka ha me nkpatu, dika nke ihe emeworo, ka ihe ahu nke anēmeghi ka ha me nkpatu we digide.

Ndi-Hibru 12

Ndi-Hibru 12:22-29