Ndi Efesọs 5:29 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ọ dighi onye ọ bula kpọrọ aru onwe-ya asì mb͕e ọ bula; kama ọ nāzù ya nēlezi kwa ya anya nke-ọma, dika Kraist nēme kwa nzukọ-Ya;

Ndi Efesọs 5

Ndi Efesọs 5:25-33