Ndi Efesọs 5:28 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ndi bu di ji kwa ugwọ ihu nwunye nke aka ha n'anya dika ha huru aru nke onwe-ha n'anya. Onye nāhu nwunye nke aka ya n'anya nāhu onwe-ya n'anya:

Ndi Efesọs 5

Ndi Efesọs 5:18-30