Matiu 23:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma ha nēke ibu di arọ́ di kwa ike obubu, tukwasi ha n'ubu madu; ma ha onwe-ha achọghi iji otù nkpisi-aka-ha wezuga ha.

Matiu 23

Matiu 23:1-5