Matiu 23:3 Bible Nso (IGBOB)

ya mere, ihe nile, ka ha ra, bú nke ha gāsi unu me, menu ihe ndia, debe kwa ha: ma unu emela dika ọlu nile ha si di; n'ihi na ha nēkwu, ma ha adighi-eme.

Matiu 23

Matiu 23:1-12