Luk 8:52 Bible Nso (IGBOB)

Ma madu nile nākwa ákwá, nēti kwa aka n'obi n'ihi ya: ma Ọ siri, Unu akwala ákwá; n'ihi na ọ nwughi anwu, kama ọ nāraru ura.

Luk 8

Luk 8:47-56