Luk 8:51 Bible Nso (IGBOB)

Ma mb͕e Ọ biaruru ulo ahu, O kweghi onye ọ bula so Ya ba, ma-ọbughi Pita, na Jọn, na Jemes, na nna nwata-nwayi ahu na nne-ya.

Luk 8

Luk 8:50-56