Jọn 7:51-53 Bible Nso (IGBOB)

51. Ìwu-ayi nēkpe madu ikpé, ọ buru na o bughi uzọ nu n'ọnu-ya, we mara ihe ọ nēme?

52. Ha zara, si ya, Gì onwe-gi si kwa na Galili puta? Nyocha n'akwukwọ nsọ, le kwa na ọ dighi onye-amuma si na Galili bilie.

53. Ha nile we la, onye ọ bula n'ulo nke aka ya:

Jọn 7