Jọn 7:52 Bible Nso (IGBOB)

Ha zara, si ya, Gì onwe-gi si kwa na Galili puta? Nyocha n'akwukwọ nsọ, le kwa na ọ dighi onye-amuma si na Galili bilie.

Jọn 7

Jọn 7:45-53