Jọn 12:25 Bible Nso (IGBOB)

Onye nāhu ndu-ya n'anya nētufu ya; onye nākpọ kwa ndu-ya asì n'uwa nka gēdebe ya rue ndu ebighi-ebi.

Jọn 12

Jọn 12:22-29