Jọn 12:24 Bible Nso (IGBOB)

N'ezie, n'ezie, asim unu, Ọ buru na nkpuru ọka adaghi n'ala we nwua, nání ya onwe-ya nānọgide; ma ọ buru na ọ nwuru, ọ mia ọtutu nkpuru.

Jọn 12

Jọn 12:16-33