Miri nēme ka nkume ta;Orúrú-ya nāṅachapu ájá ala:Olile-anya madu ka I mewo-kwa-ra ka ọ la n'iyì.