Jeremaia 48:30 Bible Nso (IGBOB)

Mu onwem mara nrubiga-ókè-iwe-ya, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na ihe nēzighi ezi ka ọ bu; ekwukwu-ya nile, ihe nēzighi ezi ka ha meworo.

Jeremaia 48

Jeremaia 48:26-39