Jeremaia 48:29 Bible Nso (IGBOB)

Ayi anuwo ihe bayere npako Moab, na ọ nāpako npako nke-uku; ọbuná ihe bayere idi-elu-ya, na npako-ya, na nganga-ya, na nbuli-elu nke obi-ya.

Jeremaia 48

Jeremaia 48:27-30