Jeremaia 32:43 Bible Nso (IGBOB)

Agāzú kwa ọhia n'ala nka, nke unu onwe-unu nāsi, Nkpọnkpọ ebe ka ọ bu, nke ọ nādighi madu ma-ọbu anumanu bi nime ya; enyewo ya n'aka ndi Kaldea.

Jeremaia 32

Jeremaia 32:42-44