Jeremaia 32:42 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na otú a ka Jehova siri: Dika M'meworo ka ihe ọjọ uku a nile biakute ndi nka, otú a ka Mu onwem nēme ka ezi ihe ahu nile biakwasi ha, bú nke Mu onwem nēkwu bayere ha.

Jeremaia 32

Jeremaia 32:35-44