Jeremaia 22:6 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ihe di otú a ka Jehova kwuru bayere ulo eze Juda, si: Gilead ka i burum, bú isi Lebanon: ma aghaghm ime gi ka i ghọ ọzara, na obodo nke madu nēbighi.

Jeremaia 22

Jeremaia 22:1-7