Jeremaia 22:5 Bible Nso (IGBOB)

Ma ọ buru na unu anughi okwu ndia, ejiwom Onwem ṅu iyi, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), na nkpọnkpọ ebe ka ulo a gāghọ.

Jeremaia 22

Jeremaia 22:3-11