Jeremaia 10:3 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ukpuru nile nke ndi nile di iche iche bu ihe-efu: n'ihi na ọ bu nání osisi, nke madu b͕utuworo, ọlu aka abua nke onye-ọ̀kà ji anyu-ike alu ọlu.

Jeremaia 10

Jeremaia 10:1-9