Jenesis 9:6-8 Bible Nso (IGBOB)

6. Onye nāwusi ọbara madu, site n'aka madu ka agāwusi ọbara-ya: n'ihi na ọ bu n'onyinyo Chineke ka O mere madu.

7. Unu onwe-unu kwa, muanu ọmùmù, banu uba; nuputanu umu n'uwa, ba uba nime ya.

8. Chineke we gwa Noa, gwa kwa umu-ya ndikom tiyere ya, okwu, si,

Jenesis 9