Jenesis 8:22 Bible Nso (IGBOB)

Rue ubọchi nile nke uwa, ọghigha-nkpuru na owuwe-ihe-ubi, na oyi na okpom-ọku, na udumiri na ọkọchi, na ehihie na abali, agaghi-ebì.

Jenesis 8

Jenesis 8:19-22