Jenesis 50:21 Bible Nso (IGBOB)

Ma ub͕u a unu atula egwu: mu onwem ganāzù unu na umu-ntakiri-unu. Ọ we kasie ha obi, gwa ha okwu nāba ha n'obi.

Jenesis 50

Jenesis 50:12-24