Jenesis 50:20 Bible Nso (IGBOB)

Unu onwe-unu kwa, unu chere ihe ọjọ megidem; Chineke chere ya ka ọ buru ezi ihe, ime dika ọ di ta, idebe ọtutu ndi ndu.

Jenesis 50

Jenesis 50:10-21