Jenesis 36:42-43 Bible Nso (IGBOB)

42. Kenaz onye-isi, Timan onye-isi, Mibza onye-isi;

43. Magdiel onye-isi, Iram onye-isi: ndia bu ndi-isi Edom, dika ebe-obibi-ha si di n'ala onwunwe-ha. Onye ahu bu Isọ nna Edom.

Jenesis 36