Jenesis 31:19-21 Bible Nso (IGBOB)

19. Ma Leban jere ikpacha aji ìgwè ewu na aturu-ya: Rechel we zue teraphim nke nna-ya nwere n'ori.

20. Jekob we ghọb͕ue Leban onye Siria, n'ighara igosi ya na ya nāb͕alaga.

21. Ọ we b͕alaga, ya onwe-ya na ihe nile ọ nwere; ọ we bilie, gabiga Osimiri Yufretis, che iru-ya n'ugwu Gilead.

Jenesis 31