Jenesis 30:43 Bible Nso (IGBOB)

Nwoke ahu we basa nke-uku nke-uku, ọ we nwe ìgwè ewu na aturu ri nne, na ndinyom nēje ozi, na orù-ndikom, na camel na inyinya-ibu di ọtutu.

Jenesis 30

Jenesis 30:35-43