Ilu 18:2-6 Bible Nso (IGBOB)

2. Nghọta adighi-atọ onye-nzuzu utọ,Kama ọ bu nání ka obi-ya we kpughe onwe-ya.

3. Mb͕e onye nēmebi iwu nābata, nleda-anya abatawo kwa,Ọ bu kwa nlelì ka ita-uta soro.

4. Miri nke miri emi ka okwu nile nke ọnu madu bu;Iyi nērù erù ka isi-iyi amam-ihe bu.

5. Ihu onye nēmebi iwu iru-ọma adighi nma,Iwezuga onye ezi omume n'ikpé.Eb͕ub͕ere-ọnu abua nke onye-nzuzu nābà n'ilu-ọ̀gù,

6. Ọnu-ya nākpọ kwa iti-ihe òkù.

Ilu 18