Ilu 17:28 Bible Nso (IGBOB)

Ọbuná onye uche-ya b͕agọrọ ab͕agọ, mb͕e ọ nāb͕a, anāgu ya n'onye mara ihe:Onye nēkpuchi eb͕ub͕ere-ọnu-ya abua bu onye-nghọta.

Ilu 17

Ilu 17:19-28