Ilu 18:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ọchichọ nke ya onwe-ya nāchọsi ike ka onye nēkewapu onwe-ya nāchọ,Ọ bu ezi nzube-ihe nile ka ọ nālusosi ọ̀gù ike.

2. Nghọta adighi-atọ onye-nzuzu utọ,Kama ọ bu nání ka obi-ya we kpughe onwe-ya.

Ilu 18