Ezikiel 44:3 Bible Nso (IGBOB)

Ma onye-isi-unu, dika onye-isi ka ya onwe-ya gānọdu ala nime ya iri nri n'iru Jehova; ọ gēsi uzọ nke uzọ-nbata nke ọnu-uzọ-ama nka bata, si kwa uzọ-ya pua.

Ezikiel 44

Ezikiel 44:1-9