Ezikiel 30:4 Bible Nso (IGBOB)

Mma-agha gābiakwasi kwa n'Ijipt, ihe-nb͕ali gādi kwa n'Etiopia, mb͕e ndi eb͕uru eb͕u gāda n'Ijipt; ha ewe chipu ìgwè ndi-ya, kwatue ntọ-ala-ya nile.

Ezikiel 30

Ezikiel 30:3-6