Ezikiel 30:5 Bible Nso (IGBOB)

Etiopia, na Put, na Lud, na ndi nile gwara ọgwa, na Kub, na umu nke ala nke ọb͕ub͕a-ndu ahu, gēso ha da site na mma-agha.

Ezikiel 30

Ezikiel 30:3-7